Mariya Mahmoud Bunkure

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mariya Mahmoud Bunkure
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụBunkure Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Mariya Mahmoud Bunkure bụ Kọmishọna na-ahụ maka agụmakwụkwọ kachasi elu na Kano Steeti, Naijiria. [1] Onye hoputara bu Gọvanọ Kano steeti bụ Alhaji Abdullahi Umar Ganduje. [2] [3] [4]

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mariya Mahmoud Bunkure n'obodo Bunkure nke dị na Kano Steeti.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ kwupụtara na 26 Ọktoba 2020 bu ụbọchị o doziri maka ịmalitegharị ụlọ akwụkwọ agụmakwụkwọ tesharị, steeti nwere, ka emechiri ọnwa asaa n'ihi ọrịa COVID-19 na steeti ahụ. [1]

  1. 1.0 1.1 Kano owned tertiary institutions to re-open October 26th (en-US). Vanguard News (2020-10-12). Retrieved on 2020-11-10.
  2. SmartLife (2019-11-10). Screened and confirmed the appointment of 20 commissioners nominees (en). Kano State Assembly. Archived from the original on 2020-11-05. Retrieved on 2020-11-10.
  3. Ganduje Sends Commissioner Nominees' List to House (en-US). THISDAYLIVE (2019-11-04). Retrieved on 2020-11-10.
  4. Ganduje sends 20 commissioner-nominees to Kano Assembly [FULL LIST] (en-US). Daily Nigerian (2019-11-04). Archived from the original on 2020-11-16. Retrieved on 2020-11-10.