Marlon Brando

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Marlon Brando
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoMarlon Brando Dezie
Aha ọmụmụMarlon Brando Junior Dezie
Aha enyereMarlon Dezie
aha ezinụlọ yaBrando Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Eprel 1924 Dezie
Ebe ọmụmụOmaha Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1 Julaị 2004 Dezie
Ebe ọ nwụrụLos Angeles Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụrespiratory failure Dezie
Ebe oliliTahiti, Ndagwurugwu ọnwụ Dezie
ŃnàMarlon Brando, Sr. Dezie
ŃnéDodie Brando Dezie
nwanneJocelyn Brando Dezie
Dị/nwunyeAnna Kashfi, Movita Castaneda, Tarita Teriipaia Dezie
onye mmekọ na-alụghị alụIrene Papas Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee ihe nkiri, onye nhazi ndu ihe nkiri, stage actor, omee, director Dezie
ebe agụmakwụkwọActors Studio, Shattuck-Saint Mary's, New School, Stella Adler Studio of Acting, Libertyville High School Dezie
nwa akwukwo nkeErwin Piscator, Stella Adler, Lee Strasberg Dezie
Ebe obibiLibertyville, Evanston Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1944 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2001 Dezie
last words Dezie
ihe nkiriMarlon Brando filmography Dezie
onye nweTetiaroa Dezie
ụdịWestern Dezie
ụdị metụtaraCategory:Films directed by Marlon Brando Dezie
akwụkwọ faịlụ naSAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts Dezie
notable roleStanley Kowalski, Terry Malloy, Vito Corleone, Colonel Kurtz Dezie
webụsaịtịhttp://marlonbrando.com/ Dezie
Marlon Brando na A Streetcar Named Desire

Marlon Brando, Jr. (Önwa ano 3, 1924 – Önwa ishíi 1, 2004) bu mgbe mbu ómeka nke Amerikạ nke rürü na ọkara ohu afo ise. Madu màrà ya maka ómeka o mèrè ka Stanley Kowalski na A Streetcar Named Desire na ómeka o mèrè nke o gbatara ihe onyinyé ka Terry Malloy ime On the Waterfront, ha ma abuọo bu nke Elia Kazan kèrè na afo ndi 1950. Na etítỉ ndu ya ómeka nke ndi madu mara ya na nke oma ka nke o nwetere ihe onyinyé ka Don Vito Corleone na The Godfather, Colonel Walter Kurtz na Apocalypse Now, na Paul ime Last Tango in Paris.

Brando bu onye merírírí na ómeka. O bu onye zífùrù ómeka nke "method" na ndi madu mekari ya maka okwu a naghị a numárí, mànà o bu omèmé nke ob.ʼabuọo na nke ndi madu nyere ya áká màkà. Brando bukwárá onye né gbá na uzor maka ihe, nke di ukwu bu American Civil Rights na American Indian Movements.