Marlon Mullen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Marlon Mullen
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereMarlon Dezie
aha ezinụlọ yaMullen Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1963 Dezie
Ebe ọmụmụRichmond Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ahu maka ihe nkiri Dezie
Ebe obibiRichmond Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
Ihe nriteSECA Art Award Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaWhitney Museum of American Art, Berkeley Art Museum and Pacific Film Archive, Portland Art Museum, San Francisco Museum of Modern Art, Studio Museum in Harlem Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Marlon Mullen (amụrụ n'afọ 1963) bụ ónyé na-ese ihe nke bi ma na-arụ ọrụ na Contra Costa County, California, na-arụsi ọrụ na NIAD Art Center.[1][2]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na 1963 na Richmond, California, Mullen bụ ónyé na-arịa ọrịa autistic ma bụrụ ónyé na-adịghị ekwu okwu.[3][4][5]

Ọrụ nka[dezie | dezie ebe o si]

Mullen anọgidewo na-arụ ọrụ nka ya na NIAD (Nurturing Independence through Artistic Development) Art Center na Richmond, CA, kemgbe afọ 1993.[3] Mullen na-eme ihe osise sitere na ederede, na-ezo áká na eserese nké magazin nka dịka Artforum.[2]

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe nrite Wynn Newhouse (2015)[6]
  • Ihe nrite SFMOMA SECA (2019)[7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Marlon Mullen (b. 1963) – – NIAD Art Center.
  2. 2.0 2.1 Marlon Mullen at JTT. Disparate Minds.
  3. 3.0 3.1 Studio. Marlon Mullen (en-us). Atlanta Contemporary. Retrieved on 2019-04-08.
  4. Marlon Mullen at JTT. Disparate Minds. Retrieved on 16 May 2019.
  5. Marlon Mullen (b. 1963). NIAD Art Center. Retrieved on 16 May 2019.
  6. Wynn Newhouse Exhibition. Disparate Minds.
  7. Desmarais. Trio of Bay Area artists named SFMOMA's 2019 SECA Award winners. SF Chronicle.