Gaa na ọdịnaya

Martha Bissah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Martha Bissah
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịGhana Dezie
Obodo maka egwuregwuGhana Dezie
Aha enyereMartha Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Ọgọọst 1997 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụdị ọrụ ya800 metres Dezie
Ebe agụmakwụkwọNorfolk State University Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
So na2014 Commonwealth Games Dezie

Martha Bissah (amụrụ n'abalị iri abụọ na anọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1997) bụ onye Ghana na-eme egwuregwu. O ritere ihe nrite ọla edo na asọmpi 800m nke ụmụ nwanyị na 2014 Summer Youth Olympics na oge 2:04.90.[1][2][3]

Agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Bissah gara Aduman Senior High School na Ashanti Region nke Ghana.[4][2] N'ọnwa Disemba 2020, ọ gụsịrị akara ugo mmụta na azụmaahịa na njikwa na Mahadum Norfolk State na United States.[5] Na Mee 2021, ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere nke abụọ na General Business / Marketing na Mahadum Norfolk State .[6]

N'afọ 2014, Bissah ritere ihe nrite ọla edo na asọmpi 800m nke ụmụ nwanyị na afọ 2014 Summer Youth Olympics.[7][8]

Ghana Athletics Association machibidoro Bissah iwu ruo mgbe ebighi ebi na June 2016.[9]

N'ọnwa Febụwarị na afọ 2017, o ritere ihe nrite ọla edo anọ na Mid-Eastern Athletic Conference Indoor and Track & Field Championships.[7]

N'afọ 2018, a kpọrọ ya nwanyị na-eme egwuregwu nke afọ maka oge nke abụọ na Mahadum Norfolk State .[3]

N'afọ 2019, maka oge nke abụọ a kpọrọ Martha onye na-eme egwuregwu nwanyị nke afọ na Mahadum Norfolk State, ọ nwetara ihe nrite ahụ mgbe o debanyere aha oge nke nkeji iri na asaa na sekọnd iri na isii, si otú ahụ na-etinye ndekọ mmeri ọhụrụ.[10]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "ATHLETE PROFILE MARTHA BISSAH". World Athletics. Retrieved 28 December 2019.
  2. 1 2 "Martha Bissah wins Ghana's first ever Olympic Gold medal - MyJoyOnline.com". www.myjoyonline.com. Retrieved 2019-05-18.
  3. 1 2 "Martha Bissah named Female Athlete of the Year at US college". Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana, Current Affairs, Business News, Headlines, Ghana Sports, Entertainment, Politics (in Bekee ndị America). 2018-04-18. Retrieved 2019-09-26.
  4. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  5. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  6. ↑ "Ghana's Golden Girl: Martha Bissah grabs second degree at Norfolk University - MyJoyOnline.com". www.myjoyonline.com (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-05-19.
  7. 1 2 Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  8. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  9. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  10. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).