Martha Karua

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Martha Karua
Múrú September 22 1957 (1957-09-22) (age 61)
Kirinyaga District, Kenya
Orü Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị

Martha Wangari Karua (Ọmụmụ: 1957) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke si na obodo Kenya. Ọdi na oge mbụ bụrụ onye otu ndi ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke na anochite anya ndi ọgbako nke ndi Gichugu Constituency ma bụrụ kwa onye okpe ikpe na ụlọ ikpe nke di na obodo Kenya. Ọdikwa na oge mbụ bụrụ onye isi etiti na ihe gbasara okpe ikpe na Kenya tupu ọgba ha alụkwaghim na April nke afọ 2009. Nwa ada Karua na aluchitere ụmụ nwanyi ọgụ ma na etinyekwa olu ya na eti ka ihe gbasara nwere onwe nke ụmụ nwanyi pụta ihe.[1]

Ihe Nkwalite[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  1. Brownsell, James. Profile: Martha Karua| Aljazeera. Aljazeera.