Gaa na ọdịnaya

Mary Berko

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mary Berko
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịGhana Dezie
Aha enyereMary Dezie
Aha ezinụlọ yaBerko Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Jụn 1988 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Mary Berko (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa isii n'afọ 1988) o bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke dịka onye na-agba n'etiti bọọlụ maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2014 African Women's Championship. Na klọb, ọ gbara bọọlụ maka ndị uwe ojii Accra na Ghana.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Black Queens name final 21 for AWC. ghanafa.org (27 September 2014). Archived from the original on 27 October 2016. Retrieved on 26 October 2016.