Mary Ekpere-Eta

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mary Ekpere-Eta
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie

Mary Ekpere-Eta bụ onye ọka iwu na onye na-eme ngagharị iwe na Naijiria. O bụ onye isi nchịkwa nke National Centre for Women Development (NCWD) na Abuja.

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Mary Eta bụ onye ọka iwu, onye ọrụ ugbo na onye otu Chartered Institute of Taxation nke Nigeria. N'afọ 2012, ọ gbara mbọ ịghọ Gọvanọ nke Cross River State. Ọ bụ onye nnọchi anya ụmụ nwanyị South-South na bọọdù ndị nlekọta nke All Progressives Congress (APC).[1]

Onye isi ala Buhari họpụtara Ekpere-Eta dị ka ọnye isi nchịkwa nke NCWD n'ọnwa Eprel 2017.[2][1]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Nkechi Chima Onyele, Women must never settle for inferior positions – Eta, DG, National Centre for Women Development, The Sun, 12 September 2017. Accessed 18 May 2020.
  2. Omeiza Ajayi, Buhari sacks Heads of CPC, PENCOM, 21 Others, Vanguard, 13 April 2017. Accessed 18 May 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]