Mary Essiful
Ọdịdị
Mary Essiful
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Obodo maka egwuregwu | Ghana |
| Aha enyere | Mary |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Jụn 1993 |
| Ebe ọmụmụ | Ghana |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Ghana women's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2014 African Women's Championship |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | Soccer Intellectuals Ladies F.C. |
Mary Essiful (amụrụ ya na 22 na onwa nke ise, na afọ 1993) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ dịka onye na-agba n'etiti maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na afo 2014 African Women's Championship. N'ọkwa klọb, ọ gbara bọọlụ maka Soccer Intellectuals Ladies na Ghana.[1] N'afọ 2020, ọ bịanyere aka na NWFL Premiership, Rivers Angels F.C.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Black Queens name final 21 for AWC. ghanafa.org (27 September 2014). Archived from the original on 27 October 2016. Retrieved on 26 October 2016.
- ↑ NWFL: Rivers Angels sign Ghanaian troikas (2020-10-15). Archived from the original on 2020-11-27. Retrieved on 2020-10-15.