Mary Odili

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mary Odili
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMary Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Mee 1952 Dezie
Ebe ọmụmụMbaise, Imo State Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye òká ikpe Dezie
Ọkwá o jiOnye òká ikpe Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria, Ụlọ Akwụkwọ Iwu Nigeria Dezie
ogo mmụtaBachelor of Laws Dezie
Koodu ọkpụkpọ obodo+234 Dezie

Mary Ukaego Odili (née Nzenwa ; CFR [1] Onye amuru na 12 n'ime onwa Mee 1952) bu onye okaikpe Naijiria na nwunye Peter Odili, onye jere ozi dika Gọvanọ Rivers Steeti site n'aro 1999 rue 2007. [2] Onye isi ala Goodluck Jonathan họpụtara ya ka ọ bụrụ osote onye isi okikpe nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Nigeria (JSC) ma bụrụ onye isi ọkaikpe Katsina-Alu nyere ya iyi ọrụ na 23 na onwa June 2011.

Tupu ọ bụrụ onye isi okikpe nke SCN, o nwere ọtụtụ ọrụ dị mkpa ọrụ, gụnyere Onyeikpe, Ụlọikpe Kasị Elu nke Rivers Steeti (1992-2004), ụlọ ikpe nke ukwu, ụlọ ikpe mkpehari, nkewa Abuja (2004-2010), na ulo ikpe ziri ezi, ụlọ ikpe mkpehari, nkewa Kaduna. (2010-2011). Ọ rụrụ ọrụ dịka nwunye mbụ nke Rivers steeti n'oge di ya bụ gọvanọ.

  1. "Mary Odili, Adenuga, Igbinedion, 146 Others Bag National Honours", The Tide, Rivers State Newspaper Corporation, 9 September 2012. Retrieved on 7 December 2014.
  2. Passport Seizure: Court orders Immigration Service to pay Peter Odili N2 million fine (en-GB) (2021-12-21). Retrieved on 2022-03-02.