Mary Wangari Wamae

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mary Wangari Wamae
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyereMary Dezie
aha ezinụlọ yaWangari Dezie
Ebe ọmụmụNyeri County Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSwahili, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu, Onyeisi azụmahịa Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Nairobi, Kenya School of Law, York St John University Dezie
ogo mmụtaBachelor of Laws, postgraduate diploma, Master of Arts Dezie

Mary Wangari Wamae, nke a na-akpọkarị Mary Wamae, bụ onye ọka iwu, nwanyị ọchụnta ego na onye isi ụlọ ọrụ si Kenya . Ọ bụ onye isi nchịkwa na Equity Group Holdings , na-ahụ maka ego na obodo Kenya, yana ndị enyemaka na mba ndị dị na mpaghara Africa Great Lakes . A họpụtara Mary n'ọkwa onyo-na-ya ugbu a na Julaị 2018. [1] [2]

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mary ma zụlite ya n'ime ime obodo, na mpaghara Nyeri ugbu a. Otu nne


zụrụ ya, tinyere otu neanwanyị nyịụmụ nwokeụnna anọ, bụ́ onye isi na-akpata rapyá ata ego bụ ọrụ ugbo. [3]

O nwekwara nzere bachelọ nke iwu, nke onwetara na Mahadum Nairobi . Ọ gara n'ihu nweta diploma diploma na iwu n'ụlọ akwụkwọ iwu Kenya . A nabatara ya na ụlọ ọkà ikpe Kenya. [4]

O nwetara nzere Master of Arts na Gender and Development Studies na Mahadum Nairobi. Emechara nyé ya nzere masta na Leadership Innovation and Change, site na York St John University, na Nottingham, United Kingdom. [4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Tupu ọbanye na Equity Bank na 2004, Mary bụ onye mmekọ na ụlọ ọrụ iwu nke Mary Wangari & Company Advocates, nke ọji aka yá malite wéré chia ya rụọ afọ irí na ịtọ. [3]

Ọ sonyeere ụlọ ọrụ ego mgbe ụlọ ọrụ á ka bụ Equity Building Society, wee jee ozi dị ka Onye isi nke Ọrụ Iwu. N'afọ sochirinụ, a gbasaa ọrụ ya tinyere yá ọrụ odeakwụkwọ ụlọ ọrụ. [1] [2]

Ọrụ ya ji nke nta nke nta na-amụba kemgbe ọtụtụ afọ. Tupu ọ malite ọrụ ya ugbu a, a kọwara ọnọdụ ya dị ka onye isi otu nke Strategy, Ọrụ Iwu na Onye odeakwụkwọ ụlọ ọrụ otu . Ụlọ ọrụ ahụ kewara ọkwá ahụ ma were mmadụ abụọ were dochie anya ya. [1] [2]

N'ọrụ ya dị ka onye isi nchịkwa nke otu ụlọ akụ, Mary na-elekọta ndị enyemaka otu ahụ na DR Congo, Rwanda, South Sudan, Tanzania na Uganda . [1] [2]

Ezinụlọ[dezie | dezie ebe o si]

Mary Wangari Wamae bụ nne nwere ụmụ nwanyị atọ. [3]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Eva Ngigi – Sarwari
  • Julia Carvalho
  • Idah Asin

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Brian Ngugi (17 July 2018). Equity appoints director for its subsidiaries. Business Daily Africa. Retrieved on 2 January 2022.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 Capital FM Correspondent (17 July 2018). Equity Group Appoints Mary Wamae As Executive Director; Christine Akinyi As Company Secretary. 98.4 Capital FM. Retrieved on 21 January 2022.
  3. 3.0 3.1 3.2 Steve Biko (21 January 2022). Mary Wamae, at the top of Equity Bank. Business Daily Africa. Retrieved on 21 January 2022.
  4. 4.0 4.1 Mary Wangari (21 January 2022). Wangari Mary: Group Executive Director at Equity Bank Group. LinkedIn.com. Retrieved on 21 January 2022.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]