Matal language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Matal
Spoken in: Cameroon
Total speakers: 18,000
Language family: Tafrusyawit
 Chadic
  Biu–Mandara
   Wandala–Mafa
    Mafa (A.5)
     Matal
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: mfh

Matal, nke a makwaara dị ka Muktele na Balda, bụ asụsụ Afro-Asiatic a na-asụ n'ebe ugwu Cameroon.

Ndị Matal bi na nsọtụ ọdịda anyanwụ nke ugwu Mandara, site na Parékwa massif na ndịda ruo Méri. Ha na-ebikwa na mbara ala Mayo-Ranéo (Baldama na Zouelva cantons na Mora arrondissement, ngalaba Mayo-Sava, Far North Region). Ha ruru mmadụ 18,000.