Gaa na ọdịnaya

Matshidiso Moeti

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Matshidiso Moeti
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịBotswana Dezie
Aha enyereRebecca Dezie
Ebe ọmụmụSouth Africa Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench, English, Tswana language Dezie
Ọrụ ọ na-arụphysician, Community health scholar, regional manager Dezie
Onye were ọrụWHO, Joint United Nations Programme on HIV/AIDS Dezie
Ebe agụmakwụkwọUCL Medical School, London School of Hygiene and Tropical Medicine, University of London Dezie
Ebe obibiBrazzaville Dezie
Okpukpere chi/echiche ụwaOnye Kraịst Dezie

  Na mmalite 1990s, Moeti rụrụ ọrụ maka Ministri Ahụike Botswana. O sonyezie UNAIDS, wee ruo n'ọkwa onye ndu otu nke Africa na Middle East Desk, nke dabeere na Geneva, site na 1997 ruo 1999. Ọ rụkwara ọrụ dị ka onye ndụmọdụ ahụike mpaghara maka ụlọ ọrụ UNICEF mpaghara maka East na South Africa..