Mavis Ogun
Ọdịdị
Mavis Ogun
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Mavis Ogun |
| Aha gọọmenti | Mavis Ogun |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Ọgọọst 1973 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Mavis Ogun (amụrụ 24 Ọgọst afọ 1973) bụ onye ọgba bọọlụ Naijiria gbara bọọlụ dịka onye agbachitere otu egwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa O sonyere na otu egwuregwu nke FIFA World Cup 1991, na 1999 FIFA World Cup. [1]
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIFA Women's World Cup USA 1999 - Nigeria. FIFA Women's World Cup United States 1999. FIFA (1999). Retrieved on 2007-09-28.
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Mavis Ogun – FIFA competition record