May Kassab
Ọdịdị
May Kassab
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Egypt |
| aha n'asụsụ obodo | مي كساب |
| Aha ọmụmụ | مي محمود حنفي كساب |
| aha enyere | May |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Disemba 1981 |
| Ebe ọmụmụ | Tanta |
| Asụsụ obodo | Arabic |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 2000 |
| ngwa egwu | olu egwụ |
| ụdị | Arabic music |
| akara ndekọ | Rotana Music Group |
May Kassab (amụrụ na Disemba 8, 1981) bụ nwanyị na-agụ egwú na onye na-eme ihe nkiri na Egypt. Ọ bịanyere aka na Rotana, nnukwu ụlọ ọrụ na-edekọ egwu na Middle East.
Nkọwapụta
[dezie | dezie ebe o si]- Haga Teksef
- Ahla Min al Kalam
- Ana Less Hena