May Mansour

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

May Mansour (amụrụ 28 Ọktoba 1984) bụ onye na-eme egwuregwu si obodo Ijipt. Ọ na-asọ mpi n'ịgba ụta .

Mansour nọchitere anya mba Ijipt n'afo 2004 nke egwuregwu Summer Olympics. O weputara nke iri isii na anọ n'otu n'otu nke ụmụ nwanyị na akara iri asaa na abụọ nke 536. N'agba nke mbụ egwuregwu nke mwepụ, ọ zutere onye mbụ na onye nwetara ọla edo bụ Park Sung-hyun. Mansour meriri 154-102 na egwuregwu 18 nke ụta, na-etinye iri isii na ano n'ozuzu na ụta ụmụ nwanyị. [1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. May Mansour profile at sports-reference.com. Archived from the original on 18 April 2020. Retrieved on 18 February 2010.