Memunatu Sulemana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Memunatu Sulemana
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Novemba 1977 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2007 FIFA Women's World Cup Dezie

Memunatu Sulemana (amụrụ n'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1977) bụ onye Ghana bụbu onye na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-edebe goolu. Ọ bụ onye otu ụmụ nwanyị mba Ghana.

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Na klọb, Sulemana gbara bọọlụ maka Post Ladies na Ghana.[1] Ọ gbara bọọlụ maka Pelican Stars na Nigeria Women Premier League.[2]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Sulemana so n'òtù egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana na afọ 1999 FIFA Women's World Cup, afọ 2003 FIFA Women'S World Cup na 2007 FIFA Women'es World Cup.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. List of Players (PDF). FIFA Women's World Cup China 2007. FIFA (2007). Archived from the original on October 14, 2012. Retrieved on 2007-09-28.
  2. Nigeria: AWC: Falcons Are African Queens - Win Trophy for Keeps.