Mercy Addy
Ọdịdị
Mercy Addy
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Obodo maka egwuregwu | Ghana |
| Aha enyere | Mercy |
| Aha ezinụlọ ya | Addy |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Mee 1964, 2 Mee 1963 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 400 metres |
| So na | 1996 Summer Olympics, 1984 African Championships in Athletics, 1987 All-Africa Games, 1988 African Championships in Athletics |
Mercy Addy (amụrụ na 7 na onwa Mee, na afo 1964) bụ onye Ghana na-agba ọsọ nke na-eme nke ọma na mita 400.
Oge kachasị mma ya bụ 51.0 sekọnd (oge aka), nke o nwetara n'ọnwa Ọktoba na afo 1989 na Accra. Nke a bụ ihe ndekọ Ghana ugbu a. O nwere 52.08 sekọnd na oge elektrọnik.
Ihe ndị ọ rụzuru
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing Templeeti:GHA | |||||
| 1984 | African Championships | Rabat, Morocco | 2nd | 200 m | |
| 3rd | 400 m | ||||
| 1987 | All-Africa Games | Nairobi, Kenya | 3rd | 400 m | |
| 1988 | African Championships | Annaba, Algeria | 3rd | 400 m | |
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Mercy Addy at World Athletics