Meya Banda
Ọdịdị
Meya Banda
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Zambia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Julaị 1991 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Meya Banda (amụrụ na 3 Julaị na afọ 1991) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ nke na-agbachitere ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Zambia. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na afọ 2014 African Women's Championship.[1] Na klọb ọ gbara bọọlụ maka Green Buffaloes FC na Zambia.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Africa Women Football Championship 2014 -Shepolopolo select Women Championship team. Namibian. Retrieved on 24 April 2017.
- ↑ Bwale names squad for African Women Championship. fazfootball.com (5 October 2014). Archived from the original on 26 October 2016. Retrieved on 25 October 2016.