Mgeni Jadi Kadika
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Tanzania |
aha enyere | Mgeni |
aha ezinụlọ ya | Kadika |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1957 |
Asụsụ obodo | Swahili |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Swahili |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the National Assembly of Tanzania |
kọwara na URL | http://www.parliament.go.tz/mps-list |
Mgeni Jadi Kadika (Amụrụ n'afọ 1957) bụ onye omeiwu Tanzania maka Civic United Front .[1]
Mgeni Kadika gụrụ akwụkwọ na Pandani, Pemba North, na-ahapụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị n'afọ 1976. Site n'afọ 1977 ruo afọ 1980 ọ rụrụ ọrụ na Zanzibar Ministry of Trade, ma site n'afọ 1980 ruo afọ 1988 ọ bụ onye njikwa na ụlọ ahịa na-arụkọ ọrụ ọnụ.[1]
Ọ banyere na National Assembly na 2005 dị ka onye Special Seats MP, ma nwee oche ya na ntuli aka 2010 na 2015.[1]
N'ọnwa Mee 2016, Kadika jụrụ ma gọọmentị ga-enye agụmakwụkwọ ọha na eze na nyocha gbasara ọrịa fibroid uterine.[2] N'ọnwa Eprel afọ 2020, o gosipụtara nchegbu banyere ọrịa akụrụ na-arịwanye elu na Tanzania, ma rịọ Minista Ahụike, Ummy Mwalimu, ka ọ wepụta ọnụ ọgụgụ mpaghara.[3] N'ọnwa Mee 2020, ọ jụrụ Minista Ahụike, Ummy Mwalimu, ihe gọọmentị Tanzania na-eme, karịa nyocha ókèala, iji chebe ụmụ amaala Tanzania na COVID-19.[4][5]
Mgeni Kadika bụ otu n'ime ndị omeiwu iri abụọ na otu hapụrụ CUF iji sonye na ACT-Wazalendo n'ọnwa June 2020.[6]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 Hon. Mgeni Jadi Kadika. Parliament of Tanzania. Retrieved on 14 February 2021. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "Parliament" defined multiple times with different content - ↑ Felister Peter. "Plans afoot to permanent community health officers", IPP Media, 5 May 2016. Retrieved on 14 February 2021.
- ↑ "Tanzania: Dar Leads in Kidney Complications, Traced to Modern Lifestyle", Tanzania Daily News, 16 April 2020. Retrieved on 14 February 2021.
- ↑ Henry Mwangonde. "The govt has managed care systems & emerging infections to the country", IPP Media, 22 May 2020. Retrieved on 14 February 2021.
- ↑ "State enhances patients' screenings at grassroots, MPs told", Daily News, 22 May 2020. Retrieved on 14 February 2021.
- ↑ "ACT receives 21 defecting MPs", The Citizen, 21 June 2020. Retrieved on 14 February 2021.