Michael Armitage (artist)
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Kenya |
aha enyere | Michael |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1984 |
Ebe ọmụmụ | Nairobi Province, Nairobi |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese |
nọchitere anya ya | White Cube |
Nwere ọrụ na mkpokọta | San Francisco Museum of Modern Art, Dallas Museum of Art, Metropolitan Museum of Art, Berkeley Art Museum and Pacific Film Archive, National Galleries Scotland |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Michael Armitage (a mụrụ n'afọ 1984) bụ onye mba Britain na-ese ihe Onye amụrụ na Kenya.[1] Na Mee 2022 Royal Mint kwupụtara na ọ na-emepụta mkpụrụ ego £ Otu ọhụrụ maka United Kingdom nke a ga-enye na 2023.[1]
Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Armitage bụ nwa Onye nna ya but Onye Yorkshire na nne Onye Kikuyu.[1]
N'afọ 2007, o nwetara nzere BA na Slade School of Fine Art, London. O nwetara diplọma Postgraduate na Royal Academy Schools, London n'afọ 2010.[2][3]
Ihe ngosi
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2019, o nwere ihe ngosi naanị ya nke ọrụ ya na Museum of Contemporary Art na Sydney, Australia.[4][5] N'afọ 2019, e tinyere ọrụ ya na 58th Venice Biennale .[6][7]
Armitage nwere ihe ngosi nke ọrụ nke naanị ya na 2020 na Museum of Modern Art, New York. N'otu afọ ahụ, o gosipụtara ihe osise iri asaa ya na ihe ngosi naanị ya na Haus der Kunst nke Munich.[8][9]
Nturu ugo na onyinye
[dezie | dezie ebe o si]Na Jenụwarị 2022, Royal Academy nke Arts họpụtara ya ka ọ bụrụ Royal Academician.[1]
Nchịkọta
[dezie | dezie ebe o si]- Art Gallery nke New South Wales, Sydney, Australia[10]
- Arts Council Collection, London[11]
- Metropolitan Museum of Art, New York[12]
- Museum of Contemporary Art, Chicago[13]
- National Galleries Scotland[14]
- San Francisco Museum of Modern Art[15]
- Nchịkọta Zabludowicz[16]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 Smith. "New £1 coin to be released in 2023 which will celebrate 'history of the UK in the 21st century'", Manchester Evening News, 11 May 2022. Retrieved on 12 June 2022.
- ↑ White Cube – Artists – Michael Armitage (en). whitecube.com.
- ↑ Kamps (8 September 2020). MICHAEL ARMITAGE with Toby Kamps. The Brooklyn Rail.
- ↑ Jinman (21 June 2019). Michael Armitage on challenging patronising attitudes to African art (en). The Sydney Morning Herald.
- ↑ Michael Armitage: The Promised Land | MCA Australia (en). www.mca.com.au.
- ↑ Arsenale (13 May 2019). Biennale Arte 2019 | Michael Armitage (en). La Biennale di Venezia.
- ↑ Tipton. Librettos on the beach: Standouts at this year’s Venice Biennale (en). The Irish Times.
- ↑ Ure-Smith. Michael Armitage on his Kenyan Roots and the Painting that Traumatized his Imagination Forever | Frieze (en). Frieze.
- ↑ Lloyd. Michael Armitage: Paradise Edict. www.studiointernational.com.
- ↑ Man in the waves, 2019 by Michael Armitage. www.artgallery.nsw.gov.au.
- ↑ Kariakor. artscouncilcollection.org.
- ↑ Necklacing: Michael Armitage. www.metmuseum.org.
- ↑ Michael Armitage, The Flaying of Marsyas, 2017 (en). MCA.
- ↑ Michael Armitage (en). www.nationalgalleries.org.
- ↑ Conjestina. SFMOMA.
- ↑ Collection. Michael Armitage – Artists – Collection (en). Zabludowicz Collection. Archived from the original on 2022-05-16. Retrieved on 2022-06-13.