Miliky MiCool

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Miliky MiCool
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereBeatrice Dezie
aha ezinụlọ yaChinery Dezie
aha pseudonymMiliky MiCool Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1966 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya10 Jụn 2020 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Beatrice Chinery a maara dị ka Miliky MiCool (c. 1996- June 10, 2020) bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri.[1] Ọ ghọrọ onye ama ama na mmalite afọ 2000 maka ọrụ ya na usoro telivishọn bụ Kejetia, ma mesịa gosipụta na ihe omume Yolo .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere ọrụ ihe nkiri ya n'afọ 1993. MiCool rụrụ ọrụ na usoro telivishọn ama ama Kejetia na mmalite afọ 2000. Ọ gara n'ihu na ihe nkiri ndị ọzọ gụnyere Jamestown Fisherman na Yolo .[2][3][4]

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

MiCool nwụrụ site na nsogbu nke ọbara mgbali elu na Korle-Bu Teaching Hospital na Accra na June 10, 2020.[5][6][7][8] Nwanne nwoke MiCool bụ Robert kwuru na ọ rịara ọrịa ruo ọnwa ole na ole mana ihe bịara ka njọ ma akpọrọ ya gawa n'ụlọ ọgwụ mana ọ nwụrụ mgbe ọ bịarutere.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Kejetia
  • Yolo
  • Jamestown Fisherman

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ghanaian actress Miliki Micool of 'Kejetia' TV series fame dies (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana, Current Affairs, Business News , Headlines, Ghana Sports, Entertainment, Politics, Articles, Opinions, Viral Content (2020-06-11). Retrieved on 2020-06-12.
  2. Online. Ghanaian Actress Beatrice Chinery A.k.a 'Miliky MiCool' Has Died. Peacefmonline.com - Ghana news. Retrieved on 2020-06-10.
  3. Ghanaian actress Miliki Micool of 'Kejetia' TV series fame dies (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana, Current Affairs, Business News , Headlines, Ghana Sports, Entertainment, Politics, Articles, Opinions, Viral Content (2020-06-11). Retrieved on 2020-06-12.
  4. "James Town Fisherman TV series has come to stay" (en). www.ghanaweb.com (2014-09-16). Retrieved on 2020-06-12.
  5. Veteran actress ‘Miliky MiCool’ has died (en-US). MyJoyOnline.com (2020-06-10). Retrieved on 2020-06-10.
  6. Popular veteran actress 'Miliky MiCool' dead (en). The Ghana Guardian News. Retrieved on 2020-06-10.
  7. Fiifi (2020-06-10). Veteran Ghanaian Actress Beatrice Chinery ‘Miliky MiCool’ Is Dead (en-US). OMGVoice. Retrieved on 2020-06-10.
  8. Osei (2020-06-10). Just In: Veteran Ghanaian Actress Beatrice Chinery ‘Miliky MiCool’ Is Dead (en-US). ZionFelix.net. Retrieved on 2020-06-10.