Millicent Agboegbulem
Ọdịdị
Millicent Agboegbulem
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Jụn 1983 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | boxer |
| Ụdị egwuregwu | boxing |
| So na | 2018 Commonwealth Games |
Millicent Agboegbulem (amụrụ na ọnwa 18 June nke afọ 1983) bụ onye ọkpọ ọkpọ onye Naijiria nke meriri ihe nrite ọla na asọmpi Commonwealth 2018 .
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Millicent meriri na asọmpi Commonwealth 2018 . Ọ meriri ihe nrite ọla na mmemme etiti arọ megide Caitlin Parker. [1] [2] [3]
Edensịbịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Boxing | Athlete Profile: Millicent AGBOEGBULEM - Gold Coast 2018 Commonwealth Games. results.gc2018.com. Archived from the original on 2020-02-02. Retrieved on 2020-11-05.
- ↑ "Boxing – Women's Middleweight (75kg) results", BBC Sport. Retrieved on 2020-11-05. (in en-GB)
- ↑ Odunuga, Agboegbulem settled for bronze medals (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2018-04-13). Retrieved on 2020-11-05.