Mimi Onalaja
Ọdịdị
Mimi Onalaja
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Mimi Onalaja |
| Aha ọmụmụ | Mimi Onalaja |
| Aha enyere | Mimi |
| Aha ezinụlọ ya | Onalaja |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Septemba 1990 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | television personality, omee ihe nkiri, omee, model |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | Covenant University |
| Ogo mmụta | Bachelor of Arts |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |

Mimi Onalaja ⓘ(amụrụ na 25 Septemba 1990) bụ onye na-eme ihe nkiri na Nigeria, onye na-akwado TV, onye edemede, onye na-eme ihe nkiri, onye na-ede blọgụ, onye mgbasa ozi na television personality . Amuru ya na Lagos. Nne ya nke nwere ọrụ oge niile lekọtara ya na ụmụnne ya anya n'ihi na nna ya na arụ ọrụ soja ma n'agaharị agaharị mgbe nile. [1] Ọ bụ onye mere ịhe nkiri The Future Awards Africa '. [2] [3] Ọ bukwa Mimi mere ELOY awards na 2016. Mimi sonyeere EbonyLife TV, by ụlọ ọrụ onyonyo na egosị ihe egwurịegwu na 2014. [4] Mimi arụbugo ọrụ rụrụ tupu ọ banye na ụwa mgbasa ozi nke bụ ọrụ ọchọrọ ịrụ site na nwata.
Mmalite ndu na mmuta
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Fashion is easiest way to express myself - Mimi Onalaja (en-US). Punch Newspapers (2019-08-18). Retrieved on 2021-04-10.
- ↑ Adekunle Gold, Mimi Onalaja to host The Future Awards Africa 2017 (en-US). TheCable Lifestyle (2017-12-07). Retrieved on 2020-11-22.
- ↑ Adeniyi (2017-12-08). The Future Awards Africa 2017 To Be Hosted By Adekunle Gold And Mimi Onalaja (en-US). Naija News. Retrieved on 2020-11-22.
- ↑ 10 Things You Didn’t Know About TV Presenter, Mimi Onalaja As She Turns A Year Older (en-US). Topnews Tv Online Magazine (2019-09-26). Archived from the original on 2020-11-27. Retrieved on 2020-11-22.