Minimah Iquo-Inyang
Ọdịdị
Minimah Iquo-Inyang
Akụkụ nke | House of Representatives of Nigeria |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Iquo Inyang Minimah bụ onye ọkaiwu Naijiria na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nwanyị si Akwa Ibom steeti .
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ nọchitere anya ndị Ikono/Ini dị na steeti Akwa Ibom na ọgbakọ omebe iwu obodo n'okpuru ikpo okwu People's Democratic party site na 1999 ruo 2003. [1] A họpụtara Minimah maka oge nke abụọ nke dịgidere ruo 2007.
Na 2011, ọ gbara aka maka Senate n'okpuru All Progressive Congress mana ọ tụfuru primaries. [2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. www.premiumtimesng.com. Retrieved on 2023-03-01.
- ↑ Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. www.premiumtimesng.com. Retrieved on 2023-03-01.