Misozi Zulu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Zambia |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Ọktoba 1994 |
| Ebe ọmụmụ | Lusaka |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | BIIK Kazygurt, Zambia women's national association football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2024 Summer Olympics |
| Subject has role | Olympic competitor |
Misozi Chisha Rachael Zulu (amụrụ n'abalị iri na otu n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1994) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba ọsọ n'etiti maka otu Turkish Women's Super League club Hakkarigücü Spor na otu ụmụ nwanyị Zambia.
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]Zulu gara Kazakhstan na onwa Julai, na afọ 2019, wee sonye na klọb BIIK Kazygurt nke dị na Shymkent na nkwekọrịta mgbazinye ọnwa isii. O sonyere na afo 2019 20 UEFA Women's Champions League maka ndị otu Kazakhi.
Na klọb ọ gbara bọọlụ maka National Assembly F.C. na Green Buffaloes F.C na Zambia.
Ka ọ na-erule n'ọnwa Disemba, na afọ 2021, ọ kwagara Turkey wee sonye na Hakkarigücü Spor iji gbaa bọọlụ na afo 2021 Turkcell Super League .
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye otu na onye isi nke otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Zambia. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2014 African Women's Championship.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]