Mnguni

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mnguni
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
nwaNkosinkulu Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Mnguni bụ onye isi ochichi nke mba Nguni nke si n'ugwu na- abanye na Southern Africa nakwa nna Eze Xhosa. Ndị Xhosa, ndị a na-ewere taa dị ka mba dị n'okpuru ọchịchị mba Nguni, Dika akụkọ siri koo, a kpọrọ ha AbeNguni. Aha Mnguni sitere na Nguni,aha mba kachaa na South Africa.E tinyekwaziri Zulus,Xhosas, Ndebeles na Swazis . Na ndị ọzọ.


Ọtụtụ n'ime agbụrụ Nguni dị iche ichie chọpụtara ebe mbido ha na Mnguni, Eze nke otu (pre-Zulu, pre-Xhosa, tupu Ndebele, Pre-Swazi wdg.) mba Nguni na South Africa. Ndị eze Xhosa chọpụtara agbụrụ ha na Mnguni, dịka onye guzobere alaeze Xhosas bụ onye nketa ya Xhosa.

Mnguni pụtara "onye nke Nguni(Nguni ịbụ onye guzobere ya) ma ọ bụ onye nke mba Nguni". Mnguni Lethukuthula, (nwa nke Raymond S MNguni a ma ama) si Newcastle, Osizweni (KwaZulu-Natal) na-azọrọ na ọ bụ nwa eze na onye ndu na'ọdịnihu nke ezinụlọ Nguni.

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Zulu Monarchs