Mohamed Soumaïla
Ọdịdị
Mohamed Soumaïla
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Niger, Naijiria |
| Aha enyere | Mohamed |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Ọktoba 1994 |
| Ebe ọmụmụ | Niamey |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | full-back |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Olympique Noisy-le-Sec, Olympic FC de Niamey, Ndị otu bọọlụ mba Niger, CS Sfaxien |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2012 Africa Cup of Nations, 2013 Africa Cup of Nations |
Mohamed Soumaïla (bu onye amụrụ n'ụbọchị nke 30 n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1994) bụ onye Nigerien na-agba bọọlụ nke na-agbara otu egwuregwu bọọlụ nke 3 Bulgnéville Contrex Vittel na ndị otu mba Niger bọọlụ.[1] O so na ndị otu Niger nke gbara bọọlụ na 2012 na 2013 Africa Cup of Nations .
Nsọpụrụ na Nkwanye ugwu
[dezie | dezie ebe o si]Asọmpi na Olympic Niamey
- Niger Premier League: 2011–12
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Niger - M. Soumaïla - Profile with news, career statistics and history - Soccerway (en). int.soccerway.com. Retrieved on 2018-03-27.