Mohammed Abba Gana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mohammed Abba Gana
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMohammed Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1943 Dezie
Ebe ọmụmụDambowa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of the Federal Capital Territory Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịGreat Nigeria People's Party Dezie

Mohammed Abba Gana (amụrụ n'afọ 1943) jere ozi dị ka onye ndụmọdụ pụrụ iche na Civil Society nye osote onye isi ala Naijiria Atiku Abubakar ruo 22 Juun, na afọ 2006, mgbe onye isi ala Olusegun Obasanjo chụpụrụ ya.[1] Ọ rụburu ọrụ dị ka Minista Federal Capital Territory site na 8 Febụwarị, na afọ 2001 ruo 17 Julaị, na afọ 2003.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Gana na afọ 1943 na Damboa, Borno Steeti. Ọ gara Yelwa Boarding Senior Primary School, Maiduguri (1956 - 1958), Government College, Zaria, ugbu a Barewa College (1959 - 1963) na Okene-Provincial Secondary School (1964 - 1965). A nabatara ya na Mahadum Ahmadu Bello, Zaria (1966 - 1969) ebe ọ nwetara nzere na injinia eletrik.[2]

Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi injinia na Ministry of Works and Housing nke North-Eastern State. N'ọnwa Ọktoba afọ 1979, gọmentị Great Nigeria People's Party (GNPP) nke Borno State n'okpuru Gọvanọ Mohammed Goni họpụtara ya ka ọ bụrụ Kọmishọna nke Ọrụ na Ụlọ nke Borno Steeti. N'afọ 1983 ọ bụ onye na-azọ ọkwa gọvanọ nke GNPP na Borno Steeti.[2]

Ruo ọtụtụ afọ ọ nọ na bọọdụ nke National Electric Power Authority (NEPA).[3]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Okey Mugbo and Olawale Rasheed. "Obasanjo sacks 8 Atiku’s aides - Swears in 2 new ministers", Nigerian Tribune, 2006-06-23. Retrieved on 2006-07-16.
  2. 2.0 2.1 My Worries About Nigeria.. Newswatch (November 23, 2002). Retrieved on 2010-02-23.
  3. PDP's Men of Power. ThisDay (2001-11-10). Archived from the original on 2005-12-02. Retrieved on 2010-04-23.