Olusegun Obasanjo
Ọdịdị
Olusegun Obasanjo
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Oluṣẹgun Matthew Okikiọla Arẹmu Ọbasanjọ |
| Aha enyere | Olusegun |
| Aha otutu | Baba Africa |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Maachị 1937 |
| Ebe ọmụmụ | Abeokuta |
| Dị/nwunye | Stella Obasanjo, Esther Oluremi Obasanjo |
| Nwa | Iyabo Obasanjo-Bello |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba |
| Ala nna ochie | Abeokuta, Naijiria |
| Ọrụ ọ na-arụ | injinia, ndị agha, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Chairperson of the African Union, Ishi ochíchì Naigeria, Vice President of Nigeria, Ishi ochíchì Naigeria, Chairperson of ECOWAS |
| Ebe agụmakwụkwọ | Baptist Boys' High School, Royal College of Defence Studies, Defence Services Staff College, Mons Officer Cadet School |
| Ebe obibi | Dodan Barracks |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1958 |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
| Candidacy in election | 1999 Nigerian presidential election, 2003 Nigerian presidential election |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Protestantism, Baptists |
| So na | World Economic Forum Annual Meeting 2004 |
| Ọkwa agha | izugbe |
| Esemokwu | Nigerian Civil War, Operation Tail-Wind, Congo Crisis |
| Ngalaba agha | Ndị agha Naijiria |

Olusegun Obasanjo bula onye president Naigeria, soto Abdulsalami Abubakar. Obu ya bu onye ndi madu mere elect mgbe Abdulsalami mere vote.
Akuko ya
[dezie | dezie ebe o si]Olusegun bu onye Yoruba. A muru ya na 5 Maachị 1937, ebe Abeokuta, Ogun State. O tinyere ishi na Army la 1958 ha me head of state.
N'ọnwa Ọgọst 2021, otu ndị Afrịka họpụtara Olusegun Obasanjo ka ọ bụrụ onye nnọchi anya nnọchite anya udo na mpaghara Afrịka.