Ernest Shonekan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

Ernest Shonekan bula onye Ibrahim Babangida hapuru office president Naigeria na 26 Ọgọọst , 1993, mgbe ndi mmadu mere ya vote. Ha nwetere office ahu, ya no nga onwa ato mgbe Sani Abacha biara na army, chufu ya. O si Ogun state di na odida anyanwu Naigeria.

Lee nke ozo[mèzi | edit source]