Mohammed Karim
Ọdịdị
Mohammed Karim
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Egypt ![]() |
aha n'asụsụ obodo | محمد كريم ![]() |
aha enyere | Mohammed ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Disemba 1896 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Cairo ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 27 Mee 1972 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Cairo ![]() |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede ![]() |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Mohammed Karim ![]() |
Mohammed Karim (1896 - 1972) bụ onye nduzi ihe nkiri Egypt, onye edemede, na onye na-emepụta ihe. Karim mere ka Faten Hamama bụrụ onye a ma ama na ihe nkiri Yawm Said . E tinyere ihe nkiri ya nke afọ 1946 bụ Dunia n'ime emume ihe nkiri Cannes nke afọ 1946.[1]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Festival de Cannes: Dunia. festival-cannes.com. Retrieved on 2009-01-03.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Media related to Mohamed Karim at Wikimedia Commons
- Mohammed Karim at IMDb