Mojisola Adekunle-Obasanjo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mojisola Adekunle-Obasanjo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Ọgọọst 1944 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya4 Jụn 2009 Dezie
Ebe ọ nwụrụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Mojisola Adekunle-Obasanjo onye amụrụ na 10 August 1944 - June 4, 2009) bụ onye isi ala nke ndị agha Naijiria 'Nigerian army' nke lara ezum ike nka. Ọ kwadoro nzukọ 'Masses Movement of Nigeria na 1998 makwa dọọ ndọrọ ndọrọ ọchichi onye isi ala na Masses Movement of Nigeria (MMN) na 2003. Ọ bụ ya bụ Nwanyi nani nọ na nhoputa maka ntuli aka 2007 presidential elections

Ọ bụburu nwunye onye isiala nke Naijiria gara aga Olusegun Obasanjo site n'afọ 1991–1998) Adekunle-Obasanjo nwụrụ na Tọzdai, abali anọ n'ọnwa isii n'afọ 2009 n'ụlọ nwa ya nwanyi nke di n' Ikoyi Lagos ebe ọriachara obere ọria [1]

Ọ mụrụ ụmụ anọ (4) na ọtụtụ ụmụ ụmụ.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Godwin Mbachu. "Female Presidential Candidates: How Far can They Go?", Leadership News, March 5, 2015. Retrieved on April 22, 2015.

Njikọ ndi ọzọ[dezie | dezie ebe o si]