Molly Musiime Asiimwe I

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Molly Musiime Asiimwe I
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereMolly Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Uganda Dezie
Mpaghara ntuli akaRwampara district Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie

Molly Musiime Asiimwe bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ugandan na nwanyị so na ndị omeiwu. N'afọ 2021[1], a họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya nwanyị na nzuko omeiwụ maka mpaghara Rwampara n'oge ntuli aka nke Uganda n'afọ 2021.

Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement na-achị.[2]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
  • National Resistance Movement
  • Nzukọ omebe iwu nke Uganda.
  • Onye omeiwu.
  • Ógbè Rwempara

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Asiimwe Musiime Molly – 2021 General Election – Visible Polls (en). visiblepolls.org. Retrieved on 14 March 2021.
  2. tembelea (7 October 2020). High Court Dismisses Kansiime's Petition Blocking Nomination of Rwampara NRM Flag Bearer (en-US). Africa Tembelea. Archived from the original on 24 January 2021. Retrieved on 14 March 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]