Monica Friday

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Monica Friday
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereMonica Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Eprel 1988 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee ihe nkiri, omee Dezie

Monica Friday (amuru Eprel 19, 1988) bu onye omee ihe nkiri Naijiria na onye nlere ma bụrụ kwa onye nrụpụta. [1] [2] [3]

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Monica na Badagry wee tolite na Ajegunle, dị na Lagos n'ụlọ Ndị Kraịst. Ọ malitere agụmakwụkwọ na Mistermis Kiddies Academy. Ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị na Newland Senior Secondary School, Lagos tupu ọ gawa mahadum Olabisi Onabanjo, Ogun State ebe ọ gụrụ Mass Communication. [4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

O mere ihe onyonyo izizi ya na telivishọn na-arụ ọrụ dị ka mgbakwunye na mmemme Wale Adenuga nke akpọrọ New Song, ọrụ izizi mbụ ya bụ na 2015 mgbe ọ pụtara na ihe nkiri Remi Vaughan-Richards Unspoken . [5]

Usoro ihe onyonyo[dezie | dezie ebe o si]

  • Do Good [6]
  • The Villsgr Headmaster
  • Dérè
  • Flat Mates
  • So Wrong, so Good

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Mmepụta[dezie | dezie ebe o si]

  • Sealed Lips (2018)
  • Yoruba Demons (2018) [7]
  • est MistakeB
  • (2019)
  • Best Mistake
  • Mazị Romanus (2020) [8]
  • Chronicles of Ejiro (2020)

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Actress, Monica Friday Speaks On Sleeping With Movie Producers To Get Famous. lifestyle.ng. Retrieved on 18 June 2021.
  2. I once hawked Ewa Agoyin in Ajegunle – Monica Friday. dailytimes.ng. Retrieved on 17 June 2021.
  3. Watch Femi Branch, Monica Friday in short film. pulse.ng. Retrieved on 17 June 2021.
  4. monica friday. mybiohub.com. Retrieved on 17 June 2021.
  5. Unspoken. filmfreeway.com. Retrieved on 17 June 2021.
  6. New African Magic Comedy Series Premiere – do Good (8 July 2015). Archived from the original on 12 October 2020. Retrieved on 30 November 2021.
  7. Yoruba Demons (TBD) - nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting.
  8. Showmax.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]