Monique Orphé
Ọdịdị
Monique Orphé | |
|---|---|
Monique Orphé in 2006. | |
| Departmental councillor of Réunion | |
| Assumed office 1 July 2021 Serving with Gérard Françoise | |
| Preceded by | Nadia Ramassamy |
| Constituency | Canton of Saint-Denis-1 |
| Member of the National Assembly for Réunion's 6th constituency | |
| In office 20 June 2012 – 20 June 2017 | |
| Preceded by | Constituency created |
| Succeeded by | Nadia Ramassamy |
| Personal details | |
| Born | 15 Ọktoba 1964 |
| Nationality | French |
| Political party | PS |
Monique Orphé
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | France |
| Aha n'asụsụ obodo | Monique Orphé |
| Aha enyere | Monique |
| Aha ezinụlọ ya | Orphé |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Ọktoba 1964 |
| Ebe ọmụmụ | Saint-Denis |
| Asụsụ obodo | French |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Q97768170 |
| Ọkwá o ji | member of the French National Assembly, member of the Regional Council of Réunion, Q65518842, community councillor of Nord de La Réunion |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Socialist Party |
| Candidacy in election | first round of the 2022 French legislative election |
Monique Orphé (Amụrụ n'ụbọchị 15 Ọktoba 1964 na Saint-Denis, Réunion) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị French. Onye otu Socialist Party (PS), ọ bụ onye nnọchi anya na National Assembly site na Réunion n'etiti afọ 2012 ruo afọ 2017.[1]
Onye nkuzi site na ọrụ, a họpụtara Monique Orphé na Kansụl Ógbè nke Réunion n'afọ 2004.[2]
A họpụtara ya dị ka onye na-azọ ọkwa na mpaghara 1st nke Réunion maka ntuli aka iwu nke afọ 2007, na Gilbert Annette dị ka onye nọchiri ya, ọ wepụrụ ọkwa ya maka Annette. Onye kansụl obodo nke Saint-Denis kemgbe afọ 1995, ọ ghọrọ osote onye isi obodo mbụ nke Gilbert Annette na-esote ntuli aka obodo nke afọ 2008.[2]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Mme Monique Orphé - Mandat clos - Réunion (6e circonscription) - Assemblée nationale. www2.assemblee-nationale.fr. Retrieved on 2022-01-04.
- 1 2 Bareigts (18 June 2012). Deux femmes députées socialistes à la Réunion. Linfo.re. Retrieved on 2022-01-04. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name ":0" defined multiple times with different content