Montol language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Montol language
asụsụ, modern language
mba/obodoNaijiria Dezie
ụmụ amaala kaFederal Capital Territory (Nigeria), Ȯra Plateau Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

Montol bụ asụsụ nke Afro-Asiatic a na-asụ na obodo Plateau Steeti, Naijiria. Olumba bụ Baltap-Lalin na Montol. Roger Blench nke afọ (2017) na-eji aha Tel ma ọ bụ T Diablo maka Montol.[1]

Ihe edeturu[dezie | dezie ebe o si]