Moses Mabengba Bukari

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ


Hon.

Moses Mabengba Bukari
Member of Parliament for Saboba Constituency
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
PresidentJerry John Rawlings[1]
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
PresidentJerry John Rawlings
Personal details
Born11 March 1956
NationalityGhanaian
Political partyNational Democratic Congress
ProfessionPolitician
Moses Mabengba Bukari
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Maachị 1956 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye nkuzi Dezie
Ọkwá o jiMember of the 1st Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 2nd Parliament of the 4th Republic of Ghana Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Education, Winneba Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie

Moses Mabengba Bukari (amụrụ na 11 Machị 1956) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana. Ọ bụ onye omeiwu nke nọchitere anya Saboba Constituency na Northern Region nke Ghana na 1st na 2nd Parliament nke 4th Republic of Ghana.[2][3][4][5]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Moses na 11 Machị 1956 na Saboba na Northern Region nke Ghana. Ọ bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Advanced Teacher's Training College ebe ọ nwetara diplọma ya na mgbakọ na mwepụ.[2]

ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Moses na mbụ na ntuli aka Disemba 1992 nke mere ka ọ bụrụ akụkụ nke Nzukọ Ndị Omeiwu mbụ nke 4th Republic n'okpuru onye isi ala Jerry John Rawlings. A họpụtara ya ka ọ nọchite anya mpaghara Saboba na mpaghara Northern nke Ghana. Ọ rụrụ ọrụ site na 7 Jenụwarị 1993 ruo 6 Jenụwarụ 1996 nke bụ njedebe nke oge mbụ ya.[6][7][8]

E mechara họpụta ya ọzọ n'ime ndị omeiwu nke Ghana na tiketi nke National Democratic Congress n'oge ntuli aka nke December 1996 na Ghana. O nwetara vootu 12,744 n'ime vootu 15,933 ziri ezi nke na-anọchite anya 65.80% karịa Joshua Yakpir Jagri nke New Patriotic Party onye nwetara vootu 3,189 nke na- nnọchite anya 16.50%.[9][10] Nayon Bilijo meriri ya na Primary nke ndị omeiwu nke pati ya.[11] O jere ozi dị ka Minista Ógbè Ugwu.[12] Ọ bụkwa osote onye isi oche nke abụọ nke National Democratic Congress ebe a ṅụrụ iyi na 6 Ọgọst 2019.[13] Ọ rụrụ ọrụ dị ka District Chief Executive (DCE), Deputy Minister, Minister na Ambassador na-agafe afọ 21 nke ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya niile[14]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Moses bụ onye nkuzi na onye bụbu onye isi nke Ngalaba mgbakọ na mwepụ nke Mahadum Mmụta, Winneba. Ọ bụ Minista Ógbè Ugwu.[15][2][16][17]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Moses bụ Onye Kraịst.[2]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Jerry J. Rawlings | Biography & Facts | Britannica.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 Book title: Ghana Parliamentary Register 1992–1996 Publisher: Ghana Publishing Corporation Date: 1993 Page: 255
  3. Africa (2 May 2012). Minister Storms Radio Station (en-US). News Ghana. Retrieved on 14 October 2020.
  4. Minister Storms Radio Station (en). GhanaSoccernet (3 May 2012). Retrieved on 14 October 2020.
  5. Minister Storms Radio Station (en). Modern Ghana. Retrieved on 14 October 2020.
  6. Jerry J. Rawlings | Biography & Facts | Britannica (en). www.britannica.com. Retrieved on 2022-11-25.
  7. "The Election Bureau", Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana. Retrieved on 17 February 2021.
  8. The Election Bureau (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana. Retrieved on 2022-11-25.
  9. FM. Ghana Election 1996 Results - Saboba Constituency. Ghana Elections - Peace FM. Retrieved on 17 February 2021.
  10. FM. Ghana Election 1996 Results – Saboba Constituency. Ghana Elections – Peace FM. Retrieved on 14 October 2020.
  11. FM. Ghana Election 2000 Results – Saboba Constituency. Ghana Elections – Peace FM. Retrieved on 14 October 2020.
  12. "80-year old Chief elected NDC Northern Regional Chairman", Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana, 2 September 2018. Retrieved on 17 February 2021.
  13. "Moses Mabengba sworn in as NDC's 2nd National Vice Chairman", www.ghanaweb.com, 6 August 2019. Retrieved on 17 February 2021. (in en)
  14. Moses Mabengba sworn in as NDC's 2nd National Vice Chairman (en). www.ghanaweb.com (6 August 2019). Retrieved on 17 February 2021.
  15. Moses Mabengba sworn in as NDC's 2nd National Vice Chairman (en). www.ghanaweb.com (6 August 2019). Retrieved on 14 October 2020.
  16. Mahama Minister driven out of VIP lounge (en-US). MyJoyOnline.com (2 May 2017). Retrieved on 14 October 2020.
  17. Tamale Hospital gets more doctors. BusinessGhana. Retrieved on 14 October 2020.