Moshe Matalon (onye injinia)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Moshe Matalon (onye injinia)
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Febụwarị 1949 Dezie
Ebe ọmụmụEgypt Dezie
Ọrụ ọ na-arụinjinia Dezie
onye were ọrụUniversity of Illinois system Dezie
ebe agụmakwụkwọCornell University, Tel Aviv University Dezie
onye ndụmọdụ doctoralGeoffrey S. S. Ludford Dezie
Ihe nriteFellow of the American Physical Society Dezie

  Moshe Matalon bụ onye injinia Israel-Amirika na onye na-eme mgbakọ na mwepụ, ugbu a katapiila na ahazi ọrụ dịka profeso na Mahadum Illinois na Urbana-Champaign.[1][2]

Akụkọ ndu ya[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gụsịrị nzere bachelọ na masta ya na Mahadum Tel Aviv na 1973 wee gụchaa PhD ya na 1977 na Mahadim Cornell, n'okpuru nlekọta nke Geoffrey S.S. Ludford. Ọ rụrụ ọrụ na Mahadum New York Tandon School of Engineering site na 1978 ruo 1980 wee gaa Mahadum Northwestern site na 1980 ruo 2006. O mechara kwaga Mahadum Illinois na Urbana-Champaign na 2007. Mpaghara nyocha ya gụnyere ọkụ na mmiri.

A họpụtara Matalon dịka onye so na otu na ahu maka mpaghara nke nke obodo (APS) na 1995, otu onye so na Institut nke phisiks (IOP) na 1999, Fellow nke Amirika Institut na ahụ maka ụgbọelu nakwa Astronautics (AIAA) na 2012, na otu onye nke na ahụ maka combushon Institut na afo 2018. Ọ bụ onye mmekọ nke UIUC centa na ahụ maka agụmakwụkwọ nke ndi gbagoro agbagọ na onye natara ọtụtụ onyinye, gụnyere AIAA Pendray Aerospace Literature Award (2010), AIAA Fluid Dynamics Award (2016), ihe nrite Numa Manson nke Institut nke the Dynamik nakwa mgbasasi nke sistem dị iche iche (2017), na Ya. B. Zeldovich Gold Medal nke Combustion Institute (2020). Matalon na-ejekwa ozi dị ka onye isi nchịkọta akụkọ nke Combustion Theory and Modelling.[3]

Lekwaa[dezie | dezie ebe o si]

 

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Moshe Matalon. illinois.edu. Retrieved on May 13, 2017.
  2. Moshe Matalon. Retrieved on May 13, 2017.
  3. APS Fellowship.

Njikọ ndị ọzọ gasi[dezie | dezie ebe o si]

  • Moshe Matalon at the Mathematics Genealogy Project