Mpabwa Sarah Patience

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Mpabwa Sarah Patience
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereSarah, Patience Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1966 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament Dezie

Mpabwa Sarah Patience (amụrụ n'abalị isii n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ otu puku narị itoolu iri isii na isii) bụ onye nnọchi anya ndị agha nchekwa ndị Uganda (UPDF) na onye omeiwu na nke itoolu nke Uganda.[1][2]

ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye a họpụtara ka ọ bụrụ onye omeiwu nke UPDF na nke itoolu.[3][4][5][6] Ndị omeiwu UPDF ndị ọzọ a họpụtara na Nzukọ nke itoolu gụnyere Edward Katumba Wamala, Elly Tumwine Tuhirirwe, David Sejusa, onye nwụrụ anwụ Robert Aronda Nyakairima, Charles Angina, Jim Oweyeigire, Julius Oketta Facki, Brigadier Phinehas Manoni Katirima, na Susan Lakot.[3]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị otu nke itoolu nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. The Legislative arm of Uganda Government (en-US). Fortune Of Africa - Uganda (2012-10-02). Archived from the original on 2016-10-30. Retrieved on 2022-03-31.
  2. Members of 9th Parliament (en-US). Fortune Of Africa - Uganda (2013-06-07). Archived from the original on 2018-08-15. Retrieved on 2022-03-31.
  3. 3.0 3.1 Wanambwa (2016-03-03). UPDF elects MPs today (en-GB). Eagle Online. Retrieved on 2022-03-31.
  4. Are Army MPs still relevant today? (en). Monitor (2021-01-22). Retrieved on 2022-03-31.
  5. Rugunda, Ssekandi get billions for cars – Central Press Syndicate – Uganda (en-US). Retrieved on 2022-03-31.
  6. EveryPolitician: Uganda - Parliament - 9th Parliament. EveryPolitician. Retrieved on 2022-03-31.