Mukhtar Atiku Kurawa
Mukhtar Atiku Kurawa | |
---|---|
Vice-chancellor Yusuf Maitama Sule University, Kano | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] |
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Ọgọọst 1970 |
Ebe ọmụmụ | Steeti Kano |
ọrụ ọ na-arụ | academic |
Mukhtar Atiku Kurawa bụ prọfesọ nke Inorganic Chemistry, onye nkuzi Naijiria, onye nchịkwa, na onye bụbu Rector nke Kano State Polytechnic, onye isi oche nke atọ nke Mahadum Yusuf Maitama Sule, Kano.
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Kurawa n'ụbọchị iri abụọ na asatọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1970, n'ógbè Kurawa, nke mpaghara gọọmentị ime Obodo Kano, nke Steeti Kano. Ọ gara Yolawa Islamiyya Primary School, Kano n'etiti 1976 na 1981, ọ gakwara Government Secondary School, Rano na Government Secondary school Kofar Nassarawa n'etiti 1981 na 1983 Kurawa gakwara Science Secondary School Dawakin Tofa n'etiti 1983 na 1986, Kurawa nwetara Bachelor of Science in Chemistry na Master of Science in Inorganic Chemistry site na Bayero University Kano 1991 na 1999 Kurawa nwetakwara Doctor of Philosophy in Inorganiq Chemistry.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Kurawa [1] onye nkuzi n'okpuru ngalaba sayensị nke Mahadum Bayero Kano, Ngalaba Chemistry ebe o nwere ọtụtụ ọrụ site na onye otu kọmitii, Onye nhazi ọkwa, ruo n'isi ngalaba Chemistry na 2011 wee ghọọ Dean, Ngalaba Sayensị na 2015 ma kwalite ya n'ọkwa prọfesọ nke Inorganic Chemistry n'otu afọ ahụ.
[2][3][4][5] Kano State Abdullahi Umar Ganduje họpụtara Kurawa ka ọ bụrụ Rector nke Kano State Polytechnic n'afọ 2016 [6] ebe ọ jere ozi afọ anọ [7] [8] [9] [10] [11] [12] ma họpụta ya ka ọ bụrụ osote onye isi nke atọ nke Mahadum Yusuf Maitama Sule, Kano na 2nd October 2020 site n'aka Kọmitii Na-achị Mahadum ahụ [4] [5] ebe ọ malitere ọrụ na 22nd October 2020. [13][14][15][16][17][18][19][20][21][22] bụkwa onye otu nke iri (10th) Governing Board nke Joint Admissions and Matriculation Board (JAMB). [1] [2] [3] 15 [4] [5] [6] [7] 18 [4] [5] 20 [5] [6] [7]
Kurawa nwere ọtụtụ mbipụta n'ime na n'èzí Naịjirịa[23][24][25]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 16 BUK Lecturers Elevated To Rank Of Professors (en-US). Nigerian Scholars (2015-12-13). Retrieved on 2021-02-10.
- ↑ Prof. Kurawa assumes duty as new VC of YUMSUK. Daily Trust (22 October 2020). Retrieved on 9 February 2021.
- ↑ Yusuf Maitama Sule University, Kano - Nigeria. www.nwu.edu.ng. Archived from the original on 12 February 2021. Retrieved on 9 February 2021.
- ↑ Yusuf Maitama Sule varsity appoints Prof Mukhtar Kurawa new VC – Dateline Nigeria (en-US) (2020-10-16). Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ 7th Combined Convocation: Kano Poly Graduates Students | The Campus Watch. www.thecampuswatch.com (29 February 2020). Archived from the original on 2021-02-10. Retrieved on 2021-02-10.
- ↑ NGstudents (2016-03-29). Kano State Poly Management & Governing Board Dissolved (en). NGstudents.com. Archived from the original on 2023-11-05. Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ gamjireporters (2019-05-05). EFFORTS WERE BEEN MADE TO RESTORE THE FAST ACADEMIC EXCELLENCE AND STATUS OF KANO STATE POLYTECHNIC – PROF. KURAWA. (en). GAMJI REPORTER'S. Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ NGScholars03 (2020-02-25). Kano State Polytechnic 7th Combined Convocation Ceremony Programme of Events ⋆ NGScholars (en-US). NGScholars. Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ KANOPOLY 7th Convocation Ceremony Programme of Events - MySchoolGist (en). www.myschoolgist.com (2020-02-24). Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ 247ureports (2020-07-10). Kano Poly Alumni Commends Ganduje's Support for Local Content Development Against COVID-19 * 247ureports.com (en-US). 247ureports.com. Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ Kano State Polytechnic's Education Technical Programmes Get Accreditation With NCCE, After 15yrs Wait. Kano (2019-08-08). Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ Kano State Polytechnic, Kano, | SEAIJA Showcase. seaija.in. Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ Nmodu (2020-11-13). Out-of-School-Children Project: Provost mulls future collaboration with Kano University | Newsdiaryonline Nigeria (en-US). Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ IPage. Archived from the original on 2022-02-18. Retrieved on 2023-11-05.
- ↑ Farfesa Mukhtar Atiku Kurawa Archives.
- ↑ Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ Tracker (2021-02-04). Kano Governor Accuses Former Leadership Of YUMSUK Of Partisanship (en-US). Nigerian Tracker. Retrieved on 2021-02-10.
- ↑ Meet Yusuf Maitama Sule University (YMSUK) Vice-Chancellor (en-ZA). Allschool (2020-10-17). Retrieved on 2021-02-10.
- ↑ Danmusa (2020-10-16). JUST IN: Yusuf Maitama Sule University, Kano appoints new Vice Chancellor (en-US). Retrieved on 2021-02-10.
- ↑ Kakaki24 (2020-10-16). Farfesa Mukhtar Atiku Kurawa ya zama sabon shugaban Jami'ar YMS da ke Kano (en-US). Kakaki 24. Archived from the original on 2021-02-28. Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ Prof Mukhtar Atiku Kurawa Archives (en-US). The Minute. Retrieved on 2021-03-02.
- ↑ JOINT ADMISSIONS AND MATRICULATION BOARD. www.jamb.gov.ng. Retrieved on 9 February 2021.
- ↑ Sani (2020-06-01). "Green Synthesis of Nickel(II) and Zinc(II) Complexes of Bis(Imine) Schiff base Derived from o-vanilline and m-phenylenediamine." (in en). International Journal of Chemical Synthesis and Chemical Reactions 6 (1): 31–43. DOI:10.37628/jcscr.v6i1.950. ISSN 2582-5917.
- ↑ Kurawa (2009). Solid State Synthesis of Metal Salts and Coordination Compounds (in en). University of Bristol.
- ↑ COMPARATIVE ECOLOGICAL VARIATION AND Templeeti:Sic EFFECT ON ABUNDANCE OF MOSQUITO POPULATION IN KURA AND DALA LOCAL GOVERNMENT, KANO STATE NIGERIA (en). ResearchGate. Retrieved on 2021-03-02.