Mumuye people
Ọdịdị
| Mumuye |
|---|
| Total population |
| Regions with significant populations |
| Taraba State (Nigeria) |
| Language(s) |
| Mumuye, Fulfulde |
| Religion(s) |
| Traditional African religions |
Ndị Mumuyes bụ ndị obodo Naijiria. Ha na-asụ asụsụ Mumuye. Ha mejupụtara agbụrụ kachasị ukwuu na Taraba Steeti nke dị na Naịjirịa, ma mepụta agbụrụ ndị kachasị na Zing, Yorro, Jalingo, Ardo-Kola, Lau, Gassol, Bali na Gashaka, ndi niile bụ mpaghara gọọment,ị mpaghara nke steeti ahụ. A na-ahụkwa ndị Mumuyes n'ọtụtụ akụkụ nke steeti Adamawa dị nso.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Project. Mumuye in Nigeria (en). joshuaproject.net. Retrieved on 2022-09-25.