Jump to content

Musa Audu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Musa Audu
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoMusa Audu Dezie
aha gọọmentiMusa Audu Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya18 Jụn 1980 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụsprinter, asọmpi egwuregwu Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi400 metres Dezie
so na2004 Summer Olympics Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Musa Audu (amuru 18 June 1980) bu onye okacha amara na 400 mita na Naijiria. Ọ bụ onye ama ama maka inweta ihe nrite ọla nchara n'egwuregwu Olympic 2004 4 x 400 relay dị ka akụkụ nke otu Nigeria na nrite ọla ọcha na 2003 All-Africa Games 4 x 400 mita dị ka akụkụ nke otu ndị Nigeria kwa. [1]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Archived copy. Archived from the original on 2013-01-22. Retrieved on 2011-11-04.


Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]