Naima Melsa Gule Avako
Ọdịdị
Naima Melsa Gule Avako
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Melsa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Uganda |
Mpaghara ntuli aka | Yumbe District |
ebe agụmakwụkwọ | Uganda |
Ebe obibi | Uganda |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Naima Melsa Gule Avako bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu.[1] A họpụtara ya n'ọfịs dị ka onye nnọchi anya nwanyị na nzuko omeiwu maka mpaghara Yumbe n'oge ntuli aka nke afo 2021 Uganda.[2]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- National Resistance Movement
- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
- Nzukọ omeiwu nke Uganda
- Ógbè Yumbe
- Onye omeiwu.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Afoyochan Esther – 2021 General Election – Visible Polls (en). visiblepolls.org. Retrieved on 11 March 2021.
- ↑ Driwaru elected Yumbe Woman MP (en). Daily Monitor. Retrieved on 12 March 2021.