Nana Aba Anamoah
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Aha n'asụsụ obodo | Nana Aba Anamoah |
| Aha ọmụmụ | Rosemond Nana Aba McEwan-Anamoah |
| Aha enyere | Aba, Nana |
| Aha ezinụlọ ya | Anamoah |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Jụn 1978 |
| Ebe ọmụmụ | Ghana |
| Asụsụ obodo | Fante, Asụsụ Ewe |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Twi, English, Fante, Asụsụ Ewe |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ, onye mgbasa-ozi |
| Onye were ọrụ | GHOne TV, Starr FM, Media General Ghana Limited |
| Ọkwá o ji | general manager |
| Ebe agụmakwụkwọ | Ghana Institute of Management and Public Administration, Ghana National College, University of Ghana Business School |
| Ogo mmụta | bachelor's degree |
| Isi agụmakwụkwọ | economics of banking, development finance |
| Ebe ọrụ | Accra |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 |
| Ihe nrite | RTP Awards |
Nana Aba Anamoah (Onye amụrụ n'abalị iri na iteghete nke ọnwa June, afọ 1980) bụ onye mgbasa ozi Ghana.[1][2][3] Ruo mgbe ọ gbara arụkwaghịm na TV3, ọ gụpụtara ọtụtụ akụkọ ma hiwe ihe ngosi kachasị elu gụnyere The Divas Show . Ọ bụ onye isi njikwa nke GHOne TV na Starr 103.5 FM ugbu a.[4][5] Ọ bụkwa onye nnọchi anya maka egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị na Ghana.[6]
Anamoah bụ onye otu kọmitii Women's Premier League na Ghana.[7] Ọ bụkwa onye na-anụ ọkụ n'obi bọọlụ nke na-akwado Manchester United na Accra Great Olympics .[8]
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Anamoah bu nwata guchara akwụkwọ nke Ghana National College ma nwee nzụlite na Development Finance site na Mahadum nke Ghana Business School. Ọ gụrụ akwụkwọ Executive Education gụnyere otu na 21st Century Leadership site na Harvard Kennedy School (Harvard University).[3]
Ihe nrite
[dezie | dezie ebe o si]Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Anamoah bụ onye Katọlik. Ọ bụ nne nke otu, nwa nwoke bu Jyotir, onye bi na ụlọ akwụkwọ na United States.[14] A makwaara ya maka ọrụ ebere ya; n'abalị iri abụọ na ise nke ọnwa Jenụwarị 2022, ọ malitere Hearts Wide Open, ntọala e guzobere iji jee ozi dị ka ụzọ nkwado ndị chọrọ ego maka ọnọdụ mberede ahụike, ụgwọ ụlọ akwụkwọ wdg.[15]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nana Aba Anamoah, Biography. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2021-08-02.
- ↑ Glitz top 100 inspirational women – Page 100 – Glitz Africa Magazine (en-US). Archived from the original on 2021-05-26. Retrieved on 2022-05-28.
- 1 2 Shem (2018-01-15). Interesting Details About Nana Aba Anamoah and Her Family (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2019-09-28.
- ↑ Debrah. Nana Aba Anamoah Appointed General Manager Of GhOne TV - Ameyaw Debrah (en-US). Retrieved on 2021-03-18.
- ↑ NDC has done more for healthcare in Ghana than NPP - Sammy Gyamfi responds to Nana Aba Anamoah - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com. Retrieved on 2021-05-18.
- ↑ Ambassador for women football. ghanasoccernet.com. Retrieved on 16 March 2022.
- ↑ 122108447901948 (2019-11-27). Rosalind Amoh, Nana Aba get Women's League appointments (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2019-11-27.
- ↑ Great Olympics staunch fan Nana Aba Anamoah makes donation to team ahead of Christmas (en). Footballghana. Retrieved on 2021-03-18.
- ↑ RTP Awards 2019: Check out the full list of winners (en-US). Pulse Ghana (2019-10-13). Retrieved on 2021-03-18.
- ↑ RTP Awards Africa | 2017 (en-US). Retrieved on 2021-03-18.
- ↑ List of winners of Ghana Entertainment awards 2018 – Glitz Africa Magazine (en-US). Retrieved on 2019-09-28.
- ↑ 2018 RTP Awards: Stacy Amoateng tops all + full list of winners (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-09-28.
- ↑ Ghana Women of the Year Honours 2019 – Glitz Africa Magazine (en-US). Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ Nana Aba Anamoah’s son starts University in the U.S (en). www.ghanaweb.com (2019-01-10). Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ Cheddar gifts Nana Aba's boy an all expenses paid trip to Dubai (en). GhanaWeb (2022-01-27). Archived from the original on 2022-01-28. Retrieved on 2022-01-28.