Nana Adwoa Awindor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nana Adwoa Awindor
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
nwaEfya Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo Dezie
Ebe ọrụAshanti Region Dezie
Onye òtù nkeAfrican Queens and Women Cultural Leaders Network Dezie

Nana Adwoa Awindor bụ onye Ghana na-ahụ maka ihe onyonyo na Development Queenmother nke Afigya-Kwabre district na mpaghara Ashanti nke Ghana.[1] N'afọ 2013, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche mbụ nke Continental Executive Board nke African Queens and Women Cultural Leaders Network .[1] Ọ bụ onye otu Ghana National Union of Queenmothers (Women Traditional Leaders).[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

NanaHemaa Awindor bụ onye na-ahụ maka nakwa onye na-akwado ihe ngosi telivishọn nke First Ghanaian International Link Greetings From Abroad / Back Home Again, na onye isi ụlọ ọrụ mmepụta ihe, Premier Productions.[1][3][4][5]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Awindor bụ onye Adum Kwanwoma.[3] Ọ bụ nne onye na-agụ egwu Efya.[1][6]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

A kpọrọ Awindor CIMG Marketing Woman of the Year (2006).[7]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Nana Adwoa Awindor Gets Top Post. Peace FM online (22 November 2013). Retrieved on 6 August 2016.
  2. Mistiaen (3 December 2015). Meet the Queen Mothers: 10,000 amazing women taking back power in Africa. The Telegraph. Retrieved on 6 August 2016.
  3. 3.0 3.1 It Hurts To Read Bad Stuff About My Daughter. Peace FM Online (4 June 2013). Retrieved on 6 August 2016.
  4. Odartey (28 March 2008). Pay Attention To Ghanaians Living Abroad - Adwoa Awindor. Modern Ghana. Retrieved on 6 August 2016.
  5. Jasmine. "It hurts to read bad stuff about my daughter -Nana Adwoa Awindor - Graphic Online | Ghana News", Graphic Online. Retrieved on 2017-01-31. (in en-GB)
  6. Dela Aglanu (9 April 2015). I have never seen Efya smoke – Nana Adwoa Awindor. Joy Online. Retrieved on 6 August 2016.
  7. info@ghanabase.com. Ghanabase.com Ghana Music News :: Nana Adwoa Awindor - Beautiful Brain ::: Breaking News | News in Ghana | profiles. lifestyle.ghanabase.com. Archived from the original on 2020-02-04. Retrieved on 2017-01-31.