Nana Gyamfuah
Nana Gyamfuah
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Ọgọọst 1978 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
ụdị egwuregwu | Footbọl |
so na | 1999 FIFA Women's World Cup |
Nana Amma Gyamfuah (amuru 4 Ọgọst 1978) bụ onye egwuregwu bọọlụ Ghana nke gbara bọọlụ n'ihu maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Ghana . Ọ bụ akụkụ nke otu na 1999 FIFA Women's World Cup . Na ọkwa klọb ọ gbara maka Postal Ladies na Ghana. [1]
Edensibia[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ FIFA Women's World Cup USA 1999 - Ghana. FIFA Women's World Cup United States 1999. FIFA (1999). Archived from the original on July 2, 2015. Retrieved on 2007-09-28.
Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]
- Nana Gyamfuah – FIFA competition record (archived)