Nancy Acora
Ọdịdị
Nancy Acora
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Aha enyere | Nancy |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of Parliament of Uganda |
| Mpaghara ntuli aka | Lamwo District |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Nancy Acora bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu nke Uganda. Ọ na-anọchite anya ndị obodo Lamwo dị ka nwanyị MP na ndị omeiwu nke Uganda.[1]
Acora bụ onye omeiwu nwere onwe ya, ọ banyere na omeiwu mgbe o meriri onye bụbu onye omeiwu Molly Lanyero nke National Resistance Movement party.[1][2]
Mgbe ntuli aka ahụ gasịrị, Lanyero enweghị afọ ojuju ma tinye akwụkwọ mkpesa megide Acora. Acora na ngwụcha usoro ahụ meriri akwụkwọ mkpesa ntuli aka n'ọnwa Septemba 2021.[3][4][5][6][7]
Na nzuko omeiwu nke Uganda, Acora na-eje ozi dị ka onye otu kọmitii na-ahụ maka ihe gbasara onye isi ala.[8]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Acora Nancy - 2021 General Election - Visible Polls (en). visiblepolls.org. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ In pictures: Here is how MPs showed up for their swearing-in (en). Bukedde. Archived from the original on 2022-10-17. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Independent (2021-09-21). Court dismisses petition against Lamwo Woman MP (en-US). The Independent Uganda. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Lamwo District woman MP Petition Ruling Set For September 17th (en-US). Mega 102 FM (2021-08-26). Archived from the original on 2022-10-19. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Lamwo District Woman MP Election Petitioner Requests to Submit Additional Evidence (en). Uganda Radio Network. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Former Lamwo District Woman MP Appeals Against Petition Dismissal (en). Uganda Radionetwork. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Why over 50 MP election petitions were thrown out (en). Monitor (2021-10-16). Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Committee on Presidential Affairs – Parliament Watch (en-US). Retrieved on 2022-04-07.