Nancy Kiprop
Ọdịdị
Nancy Kiprop
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kenya |
| Obodo maka egwuregwu | Kenya |
| Aha enyere | Nancy |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Julaị 1979 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
Nancy Jepkosgei Kiprop[1] (amụrụ na 7 Julaị 1979) bụ onye Kenya na-agba ọsọ ogologo oge. O meriri Vienna City Marathon na 2017, 2018 na 2019.[2] N'afọ 2019 o setịpụkwara ihe ndekọ ọhụrụ nke 2:22:12.[2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2005, ọ meriri Almond Blossom Cross Country, nke dị mita 8,000, na oge nke 19:35.
N'afọ 2008, ọ meriri Parelloop nke e mere na Brunssum, Netherlands na oge nke 32:43.
N'afọ 2014, ọ meriri asọmpi kilomita 10 nke ụmụ nwanyị na Lidingöloppet na oge nke 34:24.
N'afọ 2016, o meriri Granollers Half Marathon na oge nke 1:11:30.[3]
N'afọ 2018, ọ mechara bụrụ onye nke abụọ na Ústí nad Labem Half Marathon na oge 1:07:32.[4]
Na 2019 New York City Marathon ọ gwụchara n'ọnọdụ nke anọ.[5]
Ihe ndị ọ rụzuru
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing Templeeti:KEN | |||||
| 2005 | Almond Blossom Cross Country | Albufeira, Portugal | 1st | 8,000 m | 19:35 |
| 2008 | Parelloop | Brunssum, Netherlands | 1st | 10,000 m | 32:43 |
| 2014 | Lidingöloppet | Lidingö, Sweden | 1st | 10,000 m | 34:24 |
| 2016 | Granollers Half Marathon | Granollers, Spain | 1st | Marathon | 1:11:30 |
| 2017 | Vienna City Marathon | Vienna, Austria | 1st | Marathon | 2:24:20 |
| 2018 | Vienna City Marathon | Vienna, Austria | 1st | Marathon | 2:24:18 |
| Ústí nad Labem Half Marathon | Ústí nad Labem, Czech Republic | 2nd | Half marathon | 1:07:32 | |
| 2019 | Vienna City Marathon | Vienna, Austria | 1st | Marathon | 2:22:12 |
| New York City Marathon | New York City, United States | 4th | Marathon | 2:26:21 | |
Ihe edeturu
[dezie | dezie ebe o si]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ In some sources: Nancy Jepkosgei Kipron
- 1 2 "Vincent Kipchumba (2:06:56) And Nancy Kiprop (2:22:12) Win Vienna City Marathon", Let's Run, 7 April 2019. Retrieved on 29 December 2019.
- ↑ Palmarés La Mitja. Granollers Half Marathon. Archived from the original on 22 August 2020. Retrieved on 22 August 2020.
- ↑ "Kiprop and Kipyokei take Usti nad Labem Half Marathon victories", World Athletics, 15 September 2018. Retrieved on 29 December 2019.
- ↑ "Kenyan Runners Dominate in N.Y.C. Marathon", The New York Times, 3 November 2019. Retrieved on 29 December 2019.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Nancy Kiprop at World Athletics