Nandagire Christine Ndiwalana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nandagire Christine Ndiwalana
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereChristine Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament Dezie
Mpaghara ntuli akaBukomansimbi District Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Unity Platform Dezie

Nandagire Christine Ndiwalana bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu na ntuli aka nke afọ 2021, dị ka onye omeiwu National Unity Platform na-anọchite anya Bukomansimbi North na Bukomansimb District .[1]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Nandagire Christine Ndiwalana nwere nzere bachelọ na ọgwụ na ịwa ahụ na Mahadum Makerere.[2] A maara ya na mbụ dị ka Christine Nandagire, ọ gbanwere aha ya ka ọ bụrụ Nandagire Christine Ndiwalana site na ntuli aka na 2018.[3]

N'ọnwa Ọgọstụ afọ 2019, a mara ọkwa na ọ bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Democratic Party ga-asọ mpi Bukomansimbi North na Bukomansimb District.[2] O mechara kwaga na National Unity Platform . Mgbe esemokwu dị n'ime ụlọ kewara National Resistance Movement n'ógbè ahụ, Ọ meriri onye omeiwu nọ n'ọkwa Ruth Katushabe ka a họpụta ya ka ọ bụrụ onye omeiwu maka 2021-26.[4][1]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 "LIST: 59 NUP Elected MPs for the 11th Parliament", Daily Express, 18 January 2021. Retrieved on 21 February 2021. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Express" defined multiple times with different content
  2. 2.0 2.1 Christopher Kiza (20 August 2019). Sebamala Seeks to Unseat VP Sekandi as DP Unveils 2021 Contestants for Greater Masaka. Chimp Reports. Retrieved on 21 February 2021. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Kiza" defined multiple times with different content
  3. (7 March 2019) "Advertisements". The Uganda Gazette 112 (2): 357–8. 
  4. Ezekiel Ssekweyama (10 November 2020). NRM Leaders in Bukomansimbi Divided as Campaigns Commence. Uganda Radio Network. Retrieved on 21 February 2021.