Naomi Gakunga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Naomi Gakunga
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereNaomi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1960 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Nairobi Dezie

Naomi Wanjiku Gakunga (a mụrụ n'afọ 1960), bụ onye mba Kenya na-akpụ ihe na onye na-ese ihe.[1][2] E depụtara aha ya maka Financial Times / Oppenheimer Funds Emerging Voices Awards na 2016 na 2017.[3][4]

Afọ mbido na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Gakunga na Gacharage, Kenya n'afọ 1960.[5] Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum nke Nairobi na Kenya ebe ọ nwetara nzere bachelọ na Design. Ọ gara n'ihu na Mahadum California dị na Los Angeles.[3][6][7]

Onodu Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Tupu ọ gawa United States ịga gụọ akwụkwọ di elu, Gakunga kụziri ihe na Mahadum nke Nairobi. Ọ na-eji akwa tin, mpempe akwụkwọ metal na waya ígwè iji mepụta ihe ọkpụkpụ na-adakwasị na mgbidi. O gosipụtala ọrụ ya na US, UK, France, Brazil, Poland na Kenya. Ụfọdụ n'ime ihe ngosi ndị o gosipụtara gụnyere; ihe ngosi nke afọ 2017 na October Gallery na London, Bihl Haus Arts na San Antonio, Frieze New York, Art Paris Art Fair, na Cape Town Art Fair. E gosipụtara ihe ọkpụkpụ ya Mũgogo - The Crossing na Royal Academy of Arts na London.[3][1][2][4][5][6][7]

Ndụ nke onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Gakunga lụrụ di. Ọ bi ma na-arụ ọrụ na San Antonio, Texas.[5]

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Naomi Wanjiku Gakunga Biography – Naomi Wanjiku Gakunga on artnet. www.artnet.com. Retrieved on 2019-12-23.
  2. 2.0 2.1 Naomi Wanjiku Gakunga: Tushauriane – Let’s Talk About It | Contemporary And (de). www.contemporaryand.com. Retrieved on 2019-12-23.
  3. 3.0 3.1 3.2 1-54 Contemporary African Art Fair. Archived from the original on 2019-04-21. Retrieved on 2019-12-23.
  4. 4.0 4.1 Jagoe. Naomi Wanjiku Gakunga: Reinventing Kikuyu Traditional Art. Culture Trip. Retrieved on 2019-12-23.
  5. 5.0 5.1 5.2 From Kenya to San Antonio: Artist Naomi Wanjiku Gakunga | Modern in San Antonio. moderninsanantonio.com. Retrieved on 2019-12-23.
  6. 6.0 6.1 Naomi Wanjiku Gakunga (en-GB). Creatives Database (2019-04-17). Archived from the original on 2019-12-23. Retrieved on 2019-12-23.
  7. 7.0 7.1 Preece (2018-04-10). Unity and Variety: A Conversation with Naomi Wanjiku Gakunga (en-US). Sculpture. Retrieved on 2019-12-23.